Jeremaya 23:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehova sịkwara, “È nwere onye ga-ezo ebe m na-agaghị enwe ike ịhụ ya?”+ Jehova kwukwara, sị, “È nwere ihe ga-eme n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa mụ aghara ịma?”+
24 Jehova sịkwara, “È nwere onye ga-ezo ebe m na-agaghị enwe ike ịhụ ya?”+ Jehova kwukwara, sị, “È nwere ihe ga-eme n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa mụ aghara ịma?”+