Jeremaya 23:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Anụla m ka ndị amụma, ndị na-ebu amụma ụgha n’aha m, na-asị, ‘Arọrọ m nrọ! Arọrọ m nrọ!’+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:25 Ụlọ Nche,3/1/1994, p. 9-10