Jeremaya 24:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M ga-eji mma agha,+ ụnwụ, na ọrịa na-efe efe na-eme ha ihe,+ ruo mgbe ha nwụchapụrụ n’ala m nyere ha na ndị nna nna ha.”’” Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:10 Ụlọ Nche,3/1/1994, p. 15
10 M ga-eji mma agha,+ ụnwụ, na ọrịa na-efe efe na-eme ha ihe,+ ruo mgbe ha nwụchapụrụ n’ala m nyere ha na ndị nna nna ha.”’”