Jeremaya 25:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha na-asị, ‘Biko, ka onye ọ bụla n’ime unu hapụ ụzọ ọjọọ ya na omume ọjọọ ya,+ ka unu wee bitee aka n’ala Jehova nyere unu na nna nna unu hà kemgbe ọtụtụ afọ. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:5 Ụlọ Nche,3/1/1994, p. 18-19
5 Ha na-asị, ‘Biko, ka onye ọ bụla n’ime unu hapụ ụzọ ọjọọ ya na omume ọjọọ ya,+ ka unu wee bitee aka n’ala Jehova nyere unu na nna nna unu hà kemgbe ọtụtụ afọ.