-
Jeremaya 25:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Unu esokwala chi ọzọ dị iche iche, unu efekwala ha, unu akpọkwarala ha isiala, ka unu wee ghara iji ọrụ aka unu kpasuo Chineke iwe. N’ihi na ịkpasu ya iwe ga-eme ka o mee ka ọdachi dakwasị unu.’
-