29 Ebe ọ bụ na obodo m ga-ebu ụzọ mee ka ọdachi dakwasị bụ obodo a na-anọ eto aha m,+ m̀ ga-ahapụ ịta unu ahụhụ?”’+
“Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị ‘Agaghị m ahapụ ịta unu ahụhụ, n’ihi na e nwere mma agha m na-akpọ ka ọ bịa gbuo ndị niile bi n’ụwa.’