Jeremaya 26:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị nchụàjà na ndị amụma wee gwa ndị isi ahụ na mmadụ niile, sị: “E kwesịrị igbu nwoke a,+ n’ihi na o buru amụma ihe ga-eme obodo a. Unu jikwa ntị unu nụ ya.”+
11 Ndị nchụàjà na ndị amụma wee gwa ndị isi ahụ na mmadụ niile, sị: “E kwesịrị igbu nwoke a,+ n’ihi na o buru amụma ihe ga-eme obodo a. Unu jikwa ntị unu nụ ya.”+