Jeremaya 26:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jeremaya gwaziri ndị isi niile na mmadụ niile, sị: “Ọ bụ Jehova zitere m ka m buo amụma a unu nụrụ gbasara ihe ga-eme ụlọ a na obodo a.+
12 Jeremaya gwaziri ndị isi niile na mmadụ niile, sị: “Ọ bụ Jehova zitere m ka m buo amụma a unu nụrụ gbasara ihe ga-eme ụlọ a na obodo a.+