Jeremaya 27:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 bụ́ ndị Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn na-eburughị mgbe o si Jeruselem dọrọ Jekonaya nwa Jehoyakim, bụ́ eze Juda, n’agha laa Babịlọn, ya na ndị niile a ma ama na Juda nakwa na Jeruselem.+
20 bụ́ ndị Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn na-eburughị mgbe o si Jeruselem dọrọ Jekonaya nwa Jehoyakim, bụ́ eze Juda, n’agha laa Babịlọn, ya na ndị niile a ma ama na Juda nakwa na Jeruselem.+