Jeremaya 28:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Hananaya nọkwa n’ihu mmadụ niile ahụ kwuo, sị: “Jehova kwuru, sị, ‘Tupu afọ abụọ agaa, otú a ka m ga-esi gbajie yok Nebukadneza eze Babịlọn, bụ́ nke mba niile nya n’olu.’”+ Jeremaya onye amụma wee gawara onwe ya. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:11 Jeremaya, p. 187-188
11 Hananaya nọkwa n’ihu mmadụ niile ahụ kwuo, sị: “Jehova kwuru, sị, ‘Tupu afọ abụọ agaa, otú a ka m ga-esi gbajie yok Nebukadneza eze Babịlọn, bụ́ nke mba niile nya n’olu.’”+ Jeremaya onye amụma wee gawara onwe ya.