Jeremaya 29:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova kwukwara, sị, ‘M ga-eme ha ihe ndị a n’ihi na m nọ na-ezitere ha ndị ohu m bụ́ ndị amụma m ugboro ugboro,*+ ma ha anaghị ege ha ntị mgbe ha na-agwa ha ihe m kwuru.’ “Jehova gwara ha, sị, ‘Unu egeghị ntị.’+
19 Jehova kwukwara, sị, ‘M ga-eme ha ihe ndị a n’ihi na m nọ na-ezitere ha ndị ohu m bụ́ ndị amụma m ugboro ugboro,*+ ma ha anaghị ege ha ntị mgbe ha na-agwa ha ihe m kwuru.’ “Jehova gwara ha, sị, ‘Unu egeghị ntị.’+