Jeremaya 30:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova kwukwara, sị, “Oge na-abịa mgbe m ga-achịkọta ndị m a dọọrọ n’agha, bụ́ ndị Izrel na ndị Juda.+ M ga-akpọlata ha n’ala m nyere ndị nna nna ha. Ha ga-ebirikwa na ya ọzọ.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.’”
3 Jehova kwukwara, sị, “Oge na-abịa mgbe m ga-achịkọta ndị m a dọọrọ n’agha, bụ́ ndị Izrel na ndị Juda.+ M ga-akpọlata ha n’ala m nyere ndị nna nna ha. Ha ga-ebirikwa na ya ọzọ.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.’”