Jeremaya 30:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova kwuru, sị: “Ọkpụkpụ gị nke gbajiri agbaji enweghị ngwọta.+ Ahụ́ i merụrụ agaghị ala ala.