Jeremaya 30:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi ya, a ga-ebibi ndị niile chọrọ ibibi gị.+ A ga-adọrọkwa ndị iro gị niile n’agha.+ A ga-akwakọrọ ihe ndị na-akwakọrọ ihe gị. M ga-enyefe ndị na-ebukọrọ ihe gị n’aka ndị ga-ebukọrọ ihe ha.”+
16 N’ihi ya, a ga-ebibi ndị niile chọrọ ibibi gị.+ A ga-adọrọkwa ndị iro gị niile n’agha.+ A ga-akwakọrọ ihe ndị na-akwakọrọ ihe gị. M ga-enyefe ndị na-ebukọrọ ihe gị n’aka ndị ga-ebukọrọ ihe ha.”+