Jeremaya 30:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ụmụ Jekọb ga-adị otú ha dị n’oge gboo. M ga-eme ka ha kwụrụ chịm n’ihu m.+ M ga-ata ndị niile na-emegbu Jekọb ahụhụ.+
20 Ụmụ Jekọb ga-adị otú ha dị n’oge gboo. M ga-eme ka ha kwụrụ chịm n’ihu m.+ M ga-ata ndị niile na-emegbu Jekọb ahụhụ.+