Jeremaya 31:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Jehova kwuru, sị, “N’oge ahụ, m ga-abụrụ ezinụlọ niile dị n’Izrel Chineke, hanwa abụrụ ndị m.”+