Jeremaya 31:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na Jehova kwuru, sị: “Jirinụ ọṅụ bụọrọ Jekọb abụ. Tienụ mkpu ọṅụ maka na unu bụ ndị ndú mba dị iche iche.+ Kọsaanụ ya. Toonụ Chineke, sịkwanụ,‘Jehova, biko, zọpụta ndị gị, bụ́ ndị fọrọ n’Izrel.’+
7 N’ihi na Jehova kwuru, sị: “Jirinụ ọṅụ bụọrọ Jekọb abụ. Tienụ mkpu ọṅụ maka na unu bụ ndị ndú mba dị iche iche.+ Kọsaanụ ya. Toonụ Chineke, sịkwanụ,‘Jehova, biko, zọpụta ndị gị, bụ́ ndị fọrọ n’Izrel.’+