Jeremaya 31:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Jehova kwukwara, sị, “Otú ahụ m kpachaara anya na-achọ otú m ga-esi fopụ ha, kwatuo ha, tida ha, mee ha ihe, laakwa ha n’iyi,+ otú ahụkwa ka m ga-akpachara anya na-achọ otú m ga-esi rụlite ha ka ụlọ, kụọkwa ha ka mkpụrụ.”+
28 Jehova kwukwara, sị, “Otú ahụ m kpachaara anya na-achọ otú m ga-esi fopụ ha, kwatuo ha, tida ha, mee ha ihe, laakwa ha n’iyi,+ otú ahụkwa ka m ga-akpachara anya na-achọ otú m ga-esi rụlite ha ka ụlọ, kụọkwa ha ka mkpụrụ.”+