Jeremaya 32:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Zedekaya eze Juda agaghị agbapụ n’aka ndị Kaldia, n’ihi na a ga-enyeferịrị ya n’aka eze Babịlọn. Ha abụọ ga-ahụ ibe ha, kwuokwa okwu ihu na ihu.”’+
4 Zedekaya eze Juda agaghị agbapụ n’aka ndị Kaldia, n’ihi na a ga-enyeferịrị ya n’aka eze Babịlọn. Ha abụọ ga-ahụ ibe ha, kwuokwa okwu ihu na ihu.”’+