Jeremaya 32:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova kwuru, sị, ‘Eze Babịlọn ga-akpụrụ Zedekaya laa Babịlọn, n’ebe ahụkwa ka ọ ga-anọ ruo mgbe m ga-ekpebi ihe m ga-eme ya. Ọ bụ eziokwu na unu na-alụso ndị Kaldia agha, unu agaghị emeri ha.’”+
5 Jehova kwuru, sị, ‘Eze Babịlọn ga-akpụrụ Zedekaya laa Babịlọn, n’ebe ahụkwa ka ọ ga-anọ ruo mgbe m ga-ekpebi ihe m ga-eme ya. Ọ bụ eziokwu na unu na-alụso ndị Kaldia agha, unu agaghị emeri ha.’”+