-
Jeremaya 32:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Hanamel nwa nwanne nna m bịakwutekwara m otú Jehova kwuru, bata n’Ogige Ndị Nche, wee sị m: “Biko, zụrụ ala m dị n’Anatọt, nke dị n’ala Benjamin, n’ihi na ọ bụ gị nwe ikike iketa ihe m. Ọ bụkwa gị nwe ikike ịgbara ya. Zụrụ ya.” Mgbe ahụ ka m ji mara na ọ bụ ihe Jehova chọrọ ka m mee.
-