Jeremaya 32:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ọ bụ gị ji ike gị na-enweghị atụ+ na aka gị siri ike kee eluigwe na ụwa. E nweghị ihe nyịrị gị ime.
17 “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ọ bụ gị ji ike gị na-enweghị atụ+ na aka gị siri ike kee eluigwe na ụwa. E nweghị ihe nyịrị gị ime.