Jeremaya 32:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 I mere ihe àmà, rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche n’Ijipt, nke ndị mmadụ ma ruo taa. I si otú ahụ mee ka ndị Izrel na ndị ọzọ niile mara aha gị+ otú a ma ya taa.
20 I mere ihe àmà, rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche n’Ijipt, nke ndị mmadụ ma ruo taa. I si otú ahụ mee ka ndị Izrel na ndị ọzọ niile mara aha gị+ otú a ma ya taa.