Jeremaya 32:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ndị Kaldia, ndị nọ na-alụso obodo a agha, ga-abata mụnye ya ọkụ, ya agbaa ọkụ.+ Ebe ndị ọzọ ha ga-agba ọkụ bụ ụlọ ndị obodo a na-anọ n’elu ha achụrụ Bel àjà, na-achụkwara chi ọzọ dị iche iche àjà mmanya. Àjà ndị a ha na-achụ na-akpasu m iwe.’+
29 Ndị Kaldia, ndị nọ na-alụso obodo a agha, ga-abata mụnye ya ọkụ, ya agbaa ọkụ.+ Ebe ndị ọzọ ha ga-agba ọkụ bụ ụlọ ndị obodo a na-anọ n’elu ha achụrụ Bel àjà, na-achụkwara chi ọzọ dị iche iche àjà mmanya. Àjà ndị a ha na-achụ na-akpasu m iwe.’+