Jeremaya 32:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 ‘M ga-esi n’obodo niile m ji iwe na ọnụma na oké iwe chụga ha kpọkọta ha.+ M ga-akpọlata ha ebe a, meekwa ka ha biri na ya, obi eruokwa ha ala.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:37 Ụlọ Nche,3/15/1995, p. 13-14
37 ‘M ga-esi n’obodo niile m ji iwe na ọnụma na oké iwe chụga ha kpọkọta ha.+ M ga-akpọlata ha ebe a, meekwa ka ha biri na ya, obi eruokwa ha ala.+