Jeremaya 33:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Jehova kwukwara, sị, ‘Oge na-abịa mgbe m ga-emezu ọmarịcha nkwa m kwere ndị Izrel na ndị Juda.+