Jeremaya 34:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 M ga-enyefe ha n’aka ndị iro ha nakwa n’aka ndị na-achọ igbu ha.* Ozu ha ga-abụrụ nnụnụ na anụ ọhịa ihe oriri.+
20 M ga-enyefe ha n’aka ndị iro ha nakwa n’aka ndị na-achọ igbu ha.* Ozu ha ga-abụrụ nnụnụ na anụ ọhịa ihe oriri.+