-
Jeremaya 35:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Anyị na-edebekwa iwu niile Jehonadab nwa Rikab bụ́ nna nna anyị nyere anyị. Anyị aṅụtụbeghị mmanya ọ bụla, ma anyị ma ndị nwunye anyị ma ụmụ anyị ndị nwoke ma ụmụ anyị ndị nwaanyị.
-