Jeremaya 36:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ọnwa nke itoolu n’afọ nke ise n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya bụ́ eze Juda, ndị niile bi na Jeruselem nakwa ndị niile si n’obodo ndị dị na Juda na-abata Jeruselem malitere ibu ọnụ n’ihu Jehova.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 36:9 Ụlọ Nche,8/15/2006, p. 17
9 N’ọnwa nke itoolu n’afọ nke ise n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya bụ́ eze Juda, ndị niile bi na Jeruselem nakwa ndị niile si n’obodo ndị dị na Juda na-abata Jeruselem malitere ibu ọnụ n’ihu Jehova.+