Jeremaya 36:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ihe a na-eme n’ọnwa nke itoolu,* eze nọkwa ọdụ n’ụlọ ọ na-anọ n’oge oyi, na-anya ọkụ a kwanyere n’ite ọkụ dị ebe ahụ.
22 Ihe a na-eme n’ọnwa nke itoolu,* eze nọkwa ọdụ n’ụlọ ọ na-anọ n’oge oyi, na-anya ọkụ a kwanyere n’ite ọkụ dị ebe ahụ.