-
Jeremaya 37:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ma, mgbe o ruru n’Ọnụ Ụzọ Ámá Benjamin, onyeisi ndị na-eche nche ebe ahụ jichiri ya. Aha ya bụ Iraịja. Ọ bụ nwa Shelemaya nwa Hananaya. Ọ gwakwara Jeremaya onye amụma, sị: “Ị chọrọ ịgbakwuru ndị Kaldia.”
-