Jeremaya 38:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Jehova kwuru, sị, ‘Mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-egbu onye nọgidere n’obodo a.+ Ma onye chịliiri ndị Kaldia aka elu* ga-adị ndụ, sikwa otú ahụ zọọ onwe ya ndụ,* ya abụrụ ụgwọ ọrụ ya.’*+
2 “Jehova kwuru, sị, ‘Mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-egbu onye nọgidere n’obodo a.+ Ma onye chịliiri ndị Kaldia aka elu* ga-adị ndụ, sikwa otú ahụ zọọ onwe ya ndụ,* ya abụrụ ụgwọ ọrụ ya.’*+