Jeremaya 38:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha kpụụrụ Jeremaya tụba n’olulu Malkaịja nwa eze, nke dị n’Ogige Ndị Nche.+ Ha ji ụdọ seda ya n’olulu ahụ. Mmiri adịghị n’olulu ahụ. Naanị apịtị dị na ya. Jeremaya mikpukwara n’apịtị ahụ.
6 Ha kpụụrụ Jeremaya tụba n’olulu Malkaịja nwa eze, nke dị n’Ogige Ndị Nche.+ Ha ji ụdọ seda ya n’olulu ahụ. Mmiri adịghị n’olulu ahụ. Naanị apịtị dị na ya. Jeremaya mikpukwara n’apịtị ahụ.