-
Jeremaya 38:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Eze Zedekaya ziri ozi, a kpọtara ya Jeremaya onye amụma ebe a na-akpọ ụzọ mbanye nke atọ, nke dị n’ụlọ Jehova, eze agwa Jeremaya, sị: “E nwere ihe m chọrọ ịjụ gị. Ezorola m ihe ọ bụla.”
-