17 Jeremaya gwaziri Zedekaya, sị: “Jehova, Chineke nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘Ọ bụrụ na ị chịliere ndị ahụ eze Babịlọn mere ndị isi aka elu, ị ga-adịrị ndụ na-aga. A gaghị agba obodo a ọkụ. E nweghịkwa ihe ga-eme gị na ezinụlọ gị.+