Jeremaya 38:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ha ga-akpọnye ndị Kaldia ndị nwunye gị niile na ụmụ gị. Ị gaghị agbapụnahụ ha, kama, eze Babịlọn ga-akpara gị aka.+ A ga-agbakwa obodo a ọkụ n’ihi gị.”+
23 Ha ga-akpọnye ndị Kaldia ndị nwunye gị niile na ụmụ gị. Ị gaghị agbapụnahụ ha, kama, eze Babịlọn ga-akpara gị aka.+ A ga-agbakwa obodo a ọkụ n’ihi gị.”+