Jeremaya 42:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Unu atụla egwu n’ihi eze Babịlọn, bụ́ onye unu na-atụ egwu.’+ “Jehova kwuru, sị, ‘Unu atụla eze Babịlọn egwu, n’ihi na m nọnyeere unu. M ga-azọpụta unu, napụtakwa unu n’aka ya.
11 Unu atụla egwu n’ihi eze Babịlọn, bụ́ onye unu na-atụ egwu.’+ “Jehova kwuru, sị, ‘Unu atụla eze Babịlọn egwu, n’ihi na m nọnyeere unu. M ga-azọpụta unu, napụtakwa unu n’aka ya.