Jeremaya 42:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 na mmehie unu ga-akpatara unu* ọnwụ. N’ihi na unu ziri m ka m gakwuru Jehova bụ́ Chineke unu. Unu sịrị, ‘Gwara anyị Jehova bụ́ Chineke anyị okwu n’ekpere, gwakwa anyị ihe ọ bụla Jehova bụ́ Chineke anyị kwuru. Anyị ga-eme ya.’+
20 na mmehie unu ga-akpatara unu* ọnwụ. N’ihi na unu ziri m ka m gakwuru Jehova bụ́ Chineke unu. Unu sịrị, ‘Gwara anyị Jehova bụ́ Chineke anyị okwu n’ekpere, gwakwa anyị ihe ọ bụla Jehova bụ́ Chineke anyị kwuru. Anyị ga-eme ya.’+