Jeremaya 43:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha kpọọrọ ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, ụmụntakịrị, ụmụ nwaanyị eze mụrụ, nakwa onye* ọ bụla Nebuzaradan+ bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ ka ya na Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ nọrọ. Ha kpọkwaara ma Jeremaya onye amụma ma Barọk nwa Neraya. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 43:6 Ụlọ Nche,8/15/2006, p. 19
6 Ha kpọọrọ ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, ụmụntakịrị, ụmụ nwaanyị eze mụrụ, nakwa onye* ọ bụla Nebuzaradan+ bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ ka ya na Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ nọrọ. Ha kpọkwaara ma Jeremaya onye amụma ma Barọk nwa Neraya.