-
Jeremaya 44:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ihe a ga-emerịrị ndị ahụ fọrọ na Juda, bụ́ ndị gara biri n’Ijipt. Ha agaghịkwa adị ndụ laghachi Juda. Ọ ga-agụsi ha agụụ ike ka ha laghachi birikwa ebe ahụ, ma ha agaghị alaghachili. Ọ gwụla naanị mmadụ ole na ole n’ime ha ga-alaghachi.’”
-