Jeremaya 44:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ikpeazụ, ihe ọjọọ unu na-eme nakwa arụ unu na-akpa gwụrụ Jehova ike, nke mere e ji laa ala unu n’iyi, ya abụrụ ihe na-asọ oyi na ihe e ji abụ mmadụ ọnụ. E nweghịkwa onye bi na ya ruo taa.+
22 N’ikpeazụ, ihe ọjọọ unu na-eme nakwa arụ unu na-akpa gwụrụ Jehova ike, nke mere e ji laa ala unu n’iyi, ya abụrụ ihe na-asọ oyi na ihe e ji abụ mmadụ ọnụ. E nweghịkwa onye bi na ya ruo taa.+