-
Jeremaya 46:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Ndị agha o goro ọrụ, bụ́ ndị nọ n’ime ya, yikwara ụmụ ehi gbara agba.
Ma ha niile atụgharịala gbaa ọsọ.
-
21 Ndị agha o goro ọrụ, bụ́ ndị nọ n’ime ya, yikwara ụmụ ehi gbara agba.
Ma ha niile atụgharịala gbaa ọsọ.