Jeremaya 46:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, sịrị: ‘Ugbu a, m ga-ata Emọn+ bụ́ chi ndị Noo* ahụhụ,+ taakwa Fero, ndị Ijipt, chi ha dị iche iche,+ na ndị eze ha. M ga-ata Fero na ndị niile tụkwasịrị ya obi ahụhụ.’+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 46:25 Ụlọ Nche,7/1/2003, p. 32
25 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, sịrị: ‘Ugbu a, m ga-ata Emọn+ bụ́ chi ndị Noo* ahụhụ,+ taakwa Fero, ndị Ijipt, chi ha dị iche iche,+ na ndị eze ha. M ga-ata Fero na ndị niile tụkwasịrị ya obi ahụhụ.’+