Jeremaya 48:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Gbaanụ ọsọ. Gbapụnụ maka ndụ* unu. Unu ga-adịkwa ka osisi junipa dị n’ala ịkpa.