Jeremaya 48:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ọ̀ kwa ị nọ na-akwa Izrel emo?+ Ị̀ hụrụ ya ebe ya na ndị ohi nọ,Nke mere i ji na-efufe isi ma na-ekwu okwu ọjọọ gbasara ya?
27 Ọ̀ kwa ị nọ na-akwa Izrel emo?+ Ị̀ hụrụ ya ebe ya na ndị ohi nọ,Nke mere i ji na-efufe isi ma na-ekwu okwu ọjọọ gbasara ya?