Jeremaya 48:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 “‘Ha na-eti mkpu ákwá na Heshbọn,+ a na-anụ ya n’Iliele.+ Ha na-etikwa ya, a na-anụ ya na Jehaz.+ Ha na-etikwa mkpu ákwá na Zoa, a na-anụ ya na Họroneyim,+ na-anụkwa ya n’Eglat-shelaịshiya. Mmiri Nimrim ga-atakwa kpamkpam.+
34 “‘Ha na-eti mkpu ákwá na Heshbọn,+ a na-anụ ya n’Iliele.+ Ha na-etikwa ya, a na-anụ ya na Jehaz.+ Ha na-etikwa mkpu ákwá na Zoa, a na-anụ ya na Họroneyim,+ na-anụkwa ya n’Eglat-shelaịshiya. Mmiri Nimrim ga-atakwa kpamkpam.+