Jeremaya 48:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 ‘Moab, ị ga-ata ahụhụ. Ndị na-efe Kimọsh+ alaala n’iyi. N’ihi na a kpụrụla ụmụ nwoke ndị Moab laa obodo ọzọ,Dọrọkwa ụmụ nwaanyị ha n’agha.+
46 ‘Moab, ị ga-ata ahụhụ. Ndị na-efe Kimọsh+ alaala n’iyi. N’ihi na a kpụrụla ụmụ nwoke ndị Moab laa obodo ọzọ,Dọrọkwa ụmụ nwaanyị ha n’agha.+