Jeremaya 49:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru banyere Ịdọm, sị: “Ọ̀ bụ na amamihe adịghịzi na Timan?+ Ezigbo ndụmọdụ ọ̀ kọla ụkọ n’ọnụ ndị na-aghọta ihe? Amamihe ha ọ́ baghịzi uru?
7 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru banyere Ịdọm, sị: “Ọ̀ bụ na amamihe adịghịzi na Timan?+ Ezigbo ndụmọdụ ọ̀ kọla ụkọ n’ọnụ ndị na-aghọta ihe? Amamihe ha ọ́ baghịzi uru?