Jeremaya 49:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Jehova kwukwara, sị, “M ga-eme ka ụjọ jide ndị Ịlam n’ihu ndị iro ha nakwa n’ihu ndị na-achọ igbu ha.* M ga-ewesa ha ezigbo iwe, mee ka ọdachi dakwasị ha. M ga-emekwa ka mma agha na-achụ ha ruo mgbe m bibichara ha.”
37 Jehova kwukwara, sị, “M ga-eme ka ụjọ jide ndị Ịlam n’ihu ndị iro ha nakwa n’ihu ndị na-achọ igbu ha.* M ga-ewesa ha ezigbo iwe, mee ka ọdachi dakwasị ha. M ga-emekwa ka mma agha na-achụ ha ruo mgbe m bibichara ha.”