Jeremaya 50:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị m aghọọla ìgwè atụrụ furu efu.+ Ndị na-azụ ha mere ka ha kpafuo.+ Ha du ha na-agagharị n’ugwu dị iche iche. Ha si n’otu ugwu ha agaa n’ugwu ọzọ. Ha echefuola ebe ha na-anọ ezu ike.
6 Ndị m aghọọla ìgwè atụrụ furu efu.+ Ndị na-azụ ha mere ka ha kpafuo.+ Ha du ha na-agagharị n’ugwu dị iche iche. Ha si n’otu ugwu ha agaa n’ugwu ọzọ. Ha echefuola ebe ha na-anọ ezu ike.